[Music + Video] Lopo — NDI IGBO

Lopo

Lopo

Rap guru,  LOPO a.k.a Onyenekwu is out with another single titled ‘NDI IGBO’  together with the visual.

After a successful released of his previous single  Napiko’, which is till trending,  the #Ogu  crooner is back with something different this time.

“Ndi Igbo” is a very strong message from the artiste to all the Igbos. According to him,  the Igbos instead of  being selfish should  rather help one another grow in the music industry as other tribe does.

Ndi Igbo was produced by Chopstixx.
Mixed and mastered by Cypress.

You are definitely gonna love this.

 

Listen & Download Below:-

DOWNLOAD MP3 👈

 

Watch & Enjoy Video Below:-

 

 

See Lyrics 👇

NDI IGBO LYRICS….

 

#Intro
Heeeeeheeeeeehe…
Obia….
Onyenekwu !!!
Nwanne gee nti ofuma

#Verse
This is a message to our Brothers that cross over and close the boder
So no one ga esi East puta
Odinu nma nwanne kam jukwa
Nkwukwe now, unu asi ekwuolam mana Ihe mna ekwukwa bu fact
Am not speaking for myself only,this message si na ogbe

Nkea Abu Diss track…
there are lots of questions nno na this Track
And igwa owe gi eziokwu ifu na ekwensu ji our system
We raise by lifting others okwa Artist kwuru nkea
Mana Artist muna gi si after them there won’t be another

Obu udi ihe gburu Quincy,achom ikpo aha please
Ewere so many so many talented artist in the east kwesiri inogodi na first A list
Mana you people ewere obi beast nogbuo this Artist

Owu nkwuo maka (shiiiiii) Fest ,ha create for the east
Nwanne ibia the show aha onye obula nnocha na the list
Mana oru na performance if you are good igadi eperformu and ime mistake performuo the cut you while you are performing

Achutuo gi,pushie gui,kutuo gi,vutuo gi,butuo gi…
Ma iweghi obi,gi bee jaja,gi be prapra,gi bee yaya

Asi…
shi otua laa
Shi nga laa
Lock the gate
Shi nga puo…
Shi nga puo….
Apia gi belt
Just because you are good
Just because you are dope
Could it be that they are scared
That you hv come
Ha nno na ujo
You might take over

Mana umunnem ndi isi ikpochiri tufuo the key bukwanu ndi na emere gi ekpere,hoping na iga ewetezi ngbawe,gbawezie onodu anyi,mee anyi nma ka anyi nokere
Mana nwanne amazikwanu nwanne ya
Nwanne hu ihe oma ya arupuzinu nwanne ya
Zowa the best ,the best bukwanu otu ishi kwado nwanne gi,owu nani gi

#Chorus

Ndi Igbo x7
Lee otu eshi achugari Ndi igbo
Ndi igbo x7
Still onye igbo acho ihu onye igbo
Ndi Igbo x7
Lee otu eshi achugari Ndigbo
Ndi Igbo x7
Nyere nwanne gi aka onye igbo

#Verse2
Isi na ikpochigo anyi na ogbe then tufuo the key
The worse bu na ha maghi side ha tufu the key
Leecha elders nile nno na ogbe wee kpo ya pikin
Mana muwa esoghi na ndi akpochiri,I no agree

Awugom fence,them go the vex,maka na umunnem nno na ogbe bu the best,igwe bu ike ooo,ka ichoro kam koro gi akoro na nigas bukwa the best,ime nwuhari ma obu ntuhari,men ga eji ezigbo plan designu gi,mana Kam juo owu aka ka anyi ji ewe Biafra anyi

Help a brother out
Make your brother shine
A blessing for one suppose to be a blessing for all
Lenu ndi Yoruba how progressive ha di na music
Mana obi ojuo anyi ekwero anyi,onye obula na acho ishi Zeak

You can’t be Glo nd Mtn ambassador at the same Time
You can’t be Pepsi nd Coca-Cola ambassador at the same Time
You can’t be in thialand nd Malawi performing at the same Time
Ma onye noro, nwanne ya anoro,we go win at the same time

Lekwa ma agwa unu,dide dide wukwa catch am catch am mana obukwa the same meaning, understanding matters alot, buru ihe oma na obi na eme ihe oma na aga ngbe dum !!!

#Chorus

Ndi Igbo x7
Lee otu eshi achugari Ndi igbo
Ndi igbo x7
Still onye igbo acho ihu onye igbo
Ndi Igbo x7
Lee otu eshi achugari Ndi igbo
Ndi Igbo x7
Nyere nwanne gi aka onye igbo

#Outro
Heeeheeehe…
Nwanne nyere nwanne gi aka
nyere nwanne gi aka
nyere nwanne gi aka
Ewe onye ga adigide forever
Obi uto ndigidekwanu uwa wu ndi inyere aka

 

Drop ur comments below …

1 thought on “[Music + Video] Lopo — NDI IGBO

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Social Share Buttons and Icons powered by Ultimatelysocial
error

Enjoy this blog? Please spread the word :)